Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 045 (“He will give YOU another Comforter.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter 18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI
1. “O ga-enye UNU Onye Nkasi Obi.”Jizọs kwere ndị na-eso ụzọ ya nkwa na Chineke ga-ezitere ha Onye nkasi obi. Ọ ga-ezigara Pita Mmụọ nke eziokwu, na Jọn, na ndị ọzọ na-eso ụzọ - ọ bụghị ndị Mecca, ndị Medina ma ọ bụ ndị Arab. |