Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 078 (No Doubt, There will be Persecution)
Previous Chapter -- Next Chapter 20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
19. Obi abụọ adịghị ya, a ga-enwe mkpagbu16 “Le, Mu onwem nezipu unu dika aturu n'etiti agu; ya mere, burunụ ndị nwere uche dị ka agwọ, na ndị na-adịghị ọcha dị ka nduru. 17 Ma lezienu anya nye madu; n'ihi na ha garara unu nye n'iru ulo-ikwū, tie unu ihe n'ulo-nzukọ-ha; 18 ma agēme kwa ka unu bia n’iru ndi-isi na ndi-eze n’ihim, ka ọ buru àmà nye ha na ndi mba ọzọ. 19 Ma mb͕e ha garara unu nye, unu echegbula onwe-unu ka unu gēsi ma-ọbu ihe unu gēkwu; n'ihi na agenye unu n'oge hour ahu ihe unu gekwu. 20 N'ihi na ọ bughi unu onwe-unu nekwu, kama ọ bu Mọ nke Nna-unu nekwu okwu site n'ọnu-unu. 21 Nwa-nne garara kwa nwa-nne-ya nye n'ọnwu, nna garara kwa nwa-ya; umu gebili kwa imegide nne na nna, me ka ha nwua. … 24 Onye na-eso ụzọ adịghị aka onye ozizi ya, ohu adịghịkwa aka nna ya ukwu. 25 O zuworo onye neso uzọ-Ya na ọ gadi ka onye-ozizí-ya, na orù dika onye-nwe-ya. Ọ buru na ha akpọwo onye-isi ulo Beelzebọb, (aha mọ ọjọ), Ùnu gesi aṅa ghara kari ndi èzí-na-ulo-ya kari? 26 Ya mere, atụla egwu ha, n’ihi na ọ dịghị ihe kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, na ezoro ezo nke a na-agaghị ama.” (Matteu 10:16-21, 24-26) |