Home
Links
Contact
About us
Impressum
Site Map?


Afrikaans
عربي
বাংলা
Dan (Mande)
Bahasa Indones.
Cebuano
Deutsch
English-1
English-2
Español
Français
Hausa/هَوُسَا
עברית
हिन्दी
Igbo
ქართული
Kirundi
Kiswahili
മലയാളം
O‘zbek
Peul
Português
Русский
Soomaaliga
தமிழ்
తెలుగు
Türkçe
Twi
Українська
اردو
Yorùbá
中文



Home (Old)
Content (Old)


Indonesian (Old)
English (Old)
German (Old)
Russian (Old)\\

Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 101 (Do You Know The Principle of The Day of Judgment?)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

42. Ị ma ụkpụrụ nke ụbọchị ikpe?


31 Ma mb͕e Nwa nke madu gabia n'ebube-Ya, Ya na ndi-mọ-ozi nile, mb͕e ahu Ọ gānọkwasi n'oche-eze-Ya di ebube. 32 Agēchikọta kwa mba nile n'iru Ya; Ọ gekewa kwa ha n'ebe ibe-ya nọ, dika onye-ọzùzù-aturu si ekewapu aturu na ewu; 33 Ọ gētiye kwa aturu n'aka-nri-Ya, tiye kwa ewu n'aka-ekpe. 34 Mgbe ahụ Eze ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi, ketanụ ala-eze edoziworo unu site na ntọ-ala nke ụwa. 35 N'ihi na agu agurum, unu we nyem ihe ka m'rie; akpiri kpọrọm nku, i we me ka m'ṅua; Mu onwem bu ọbìa, i we kpọbatam; 36 ab͕urum ọtọ, i we yikwasim uwe; Arịara m ọrịa, ma unu letara m; Anọ m n’ụlọ mkpọrọ, unu bịakwutekwara m.’ 37 Mgbe ahụ ndị ezi omume ga-aza ya, sị: ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ gị ka agụụ na-agụ, wee zụọ gị, ma ọ bụ na-akpọ gị nkụ, mee ka ị ṅụọ? 38 Ma òle mb͕e ayi huru Gi ka ọ bu onye ala ọzọ, we kpọbata Gi, ma-ọbu b͕a ọtọ, yikwasi Gi uwe? 39 Oleekwa mgbe anyị hụrụ gị ka ị na-arịa ọrịa ma ọ bụ ka ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ wee bịakwute gị?’ 40 Eze ga-azakwa, sị ha, ‘N’ezie, ana m asị unu, gịnị ka unu mere otu n’ime ndị a kasị nta n’ime ụmụnna m ndị a, i mewo m.’ 41 Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ, ndị a bụrụ ọnụ, banye n’ọkụ ebighị ebi nke edoziworo ekwensu na ndị mmụọ ozi ya; 42 n'ihi na agu nagum, ma unu enyeghm ihe-oriri; akpiri kpọrọm nku, ma unu enyeghm ihe-ọṅuṅu; 43 Ọbìa ka m'bu, ma i kpọghm bata; agba ọtọ, ma i yighm uwe; ọrịa, nọkwa n’ụlọ mkpọrọ, ma unu eletaghị m.” 44 Mgbe ahụ, ha onwe ha ga-azakwa, sị, ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ gị ka agụụ na-agụ, ma ọ bụ akpịrị ịkpọ nkụ, ma ọ bụ onye ala ọzọ, ma ọ bụ onye gba ọtọ, ma ọ bụ na-arịa ọrịa, ma ọ bụ n’ụlọ mkpọrọ, ma ọ bụ n’ụlọ mkpọrọ, ọ bughi kwa unu? 45 “Ọ ga-aza ha sị, ‘Eziokwu ahụ bụ nke a, mgbe ahụ unu jụrụ inyere otu nʼime ndị a dị nta aka, ọ bụ m ka unu jụrụ i nyere aka.’ 46 “Ndị a ga-aba nʼịta ahụhụ ebighị ebi. Ma ndị ezi omume ga-aba na ndụ ebighị ebi.”” (Matteu 25:31-46)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 10, 2024, at 09:38 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)