Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 053 (BIBLIOGRAPHY)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter
18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
D - IHE BAỊBỤL KWURU
1. AKWỤKWỌ NA APỤTA:
Badawi, Dr J -- Muhammad n’ime Baịbụl. (Islamic Information Foundation, Halifax, Canada, 1982).
Dawud, Prof A -- Muhammad n’ime Baịbụl. (Angkatan Nahdhatul- Islam Bersatu, Singapore, 1978).
Deedat, A H -- Muhammad n’ime mkwuputa Ochie na nke ọhụrụ. (Uthmania Islamic Service Centre, Johannesburg, South Africa, no date).
Deedat, A H -- Muhammad Onye nọchiri Jizọs Kraịst dịka e gosipụtara n’ime mkwuputa Ochie na nke Ọhụrụ. (Muslim Brotherhood Aid Services, Johannesburg South Africa, no date).
Deedat, A H -- Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad. (Islamic Propagation Centre, Durban, South Africa, 1976).
Durrani, Dr M H -- Muhammad - Onye-amụma Akwụkwọ Nsọ. (International Islamic Publishers, Karachi, Pakistan, 1980).
Gilchrist, J D -- Onye-amụma mgbe Mozis gasịrị. (Jesus to the Muslims, Benoni, South Africa, 1976).
Gilchrist, J D -- Onye nọchiri Kraịst. (Jesus to the Muslims, Benoni, South Africa, 1975).
Hamid, S M A -- Ihe akaebe nke Baịbụl gbasara Muhammad. (Karachi, Pakistan, 1973).
Jamiat, U N -- Onye-amụma Muhammad n’ime Baịbụl. (Jamiat Ulema Natal, Wasbank, South Africa, no date).
Kaldani D B -- Muhammad n'ime Baịbụl. (Abbas Manzil Library, Allahabad, Pakistan, 1952).
Lee, F N -- Muhammad n'ime Baịbụl? (Unpublished M.Th. thesis, Stellenbosch, South Africa, 1964).
S G Mission -- Onye-amụma dịka Mozis. (Scripture Gift Mission, London, England, 1951).
Shafaat, Dr A -- Islam na onye amụma ya: Mmezu nke amụma Akwụkwọ Nsọ. (Nur Al Islam Foundation, Ville St Laurent, Canada, 1984).
Vidyarthy, A H -- Muhammad n'ime Akwụkwọ Nsọ ụwa. (Mpịakọta 2, Ahmadiyya Anjuman Ishaat-l-lslam, Lahore, Pakistan, 1968).
Y.M.M.A. -- Ị maara? Eburu amuma Muhammad n'ime Baịbụl! (Young Men's Muslim Association. Johannesburg, South Africa, 1960).
2. AKWỤKWỌ N'AKWỤKWỌ ỌZỌ:
Niazi, K -- Baịbụl na onye amụma ikpe-azụ. (The Mirror of Trinity, S M Ashrai', Lahore, Pakistan, 1975).
Pfander, C G -- E buru amụma ozi nke Mohammad na Agba Ochie ma ọ bụ Agba Ọhụrụ? Mizanul Haqq - the Balance of Truth, Church Missionary House, London, England, 1867).
Robson, J -- Baịbụl na-ekwu maka Muhammad? (The Muslim World, Mpịakọta 25, page 17).
Smith, P -- Jizọs ọ buru Ahmed n’amụma? (The Muslim World, Mpịakọta 12, page 71).
Tisdall, W St C -- Baịbụl nwere amụma gbasara Muhammad? (Mizanul Haqq - The Balance of Truth, Revised Edition, Religious Tract Society, London, England, 1910).
3. NKWUKWU NA TEEPU:
Deedat, A H -- Muhammad Onye nọchiri anya Kraịst. (Durban City Hall, Durban, South Africa, 1975)