Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 19-Good News for the Sick -- 017 (THE BLIND SEE AND THE DEAF HEAR)
This page in: -- English -- French -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

19. Ozi ọma maka ndị ọrịa
AKỤKỤ 2 - ORU EBUBE JIZỌS

3. NDị KPURU ÌSÌ NA-AHụ NA NDị NTị CHIRI NA-ANụ IHE


“Oké ìgwè mmadụ bịakwutere ya (Jizọs), na-akpọtara ndị ngwọrọ, ndị ìsì, ndị ogbi na ọtụtụ ndị ọzọ, ma duru ha n’ụkwụ ya; O we me ka aru di ha ike. Ibobo we nwua ndi-Ju mb͕e ha huru ndi-ob͕i nēkwu okwu, ndi-ngwurọ ahu aru-kwa-ra ha, na ndi-ngwurọ nēje ije na ndi-ìsì nāhu uzọ. + Ha wee too Chineke Izrel.” (Matteu 15:30, 31)

Ọtụtụ ndị mmadụ nwetara ịhụ ụzọ na anụ ahụ site n'aka Jizọs. N'otu oge ahụ, ha nwetara mweghachi ime mmụọ.

Ọ bụghị “n’ ndaba” ka Jizọs rụrụ ọrụ ukwu ndị a. Ọ maara na mgbe Mezaịa ahụ pụtara, mgbe ahụ, dị ka Chineke siworo kwuo site n’ọnụ Aịzaịa onye amụma, sị: “Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì, a ga-emeghekwa ntị ndị ntị chiri. Mgbe ahụ ka ndị ngwụrọ ga-amali dị ka mgbada, ire dara ogbi ga-etikwa mkpu ọṅụ." (Aịsaịa 35:5, 6)

Ọrụ ukwu ndị a gosiri ndị niile gbara àmà na Jizọs n’onwe ya bụ Mezaịa ahụ nakwa na Alaeze Chineke dị nso.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on August 16, 2024, at 04:14 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)