Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 19-Good News for the Sick -- 042 (THE DEAD ARE RAISED TO LIFE)
This page in: -- English -- French -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

19. Ozi ọma maka ndị ọrịa
AKỤKỤ 2 - ORU EBUBE JIZỌS

7. A KPOLITERE NDI NWURU ANWU N'ONWU


Akwụkwọ anọ mbụ nke agba ọhụrụ (Injil Nsọ) kọwapụta nke ọma ije-ozị nke Jizọs Mesaịa ahụ. Ha anọ kọrọ otú Jizọs si zie ihe na ikwusa ozi ọma banyere Alaeze Chineke na otú o si gwọọ ndị ọrịa. Ha anọ kọrọ otú o si kpọlite ọbụna ndị nwụrụ anwụ!

Jizọs kwuru n’otu oge, sị: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ. Onye kwere na m ga-adị ndụ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ma onye ọ bụla dị ndụ ma kwere na m agaghị anwụ ma ọlị.” (Jọn 11:25, 26)

Ihe ndị a Jizọs kwuru hà na-ekwu nanị? Ugboro atọ O gosipụtara ike Ya na nkwado nke nkwupụta ndị a.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on August 16, 2024, at 05:25 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)