Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 068 (How Can You Find Rest For Your Soul?)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
9. Olee otú ị ga-esi nweta izu ike maka mkpụrụ obi gị?
28 “Bịakwutenụ m, ndị niile ike gwụrụ na ndị e boro ibu dị arọ, m ga-emekwa ka unu zuru ike. 29 Nānara yoke nkem n'isi-unu, muta-kwa-ra ihe n'akam: n'ihi na adim nwayo na obi di ume-ala n'obi; unu gāchọ-kwa-ra nkpuru-obi-unu izu-ike. 30 N'ihi na yokem di nfe, ibum di kwa nfe. (Matteu 11:28-30)