Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 102 (How Will The Lord Judge You?)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

43. Olee otú Jehova ga-esi kpee gị ikpe?


17… ezi osisi ọ bụla na-amị ezi mkpụrụ; ma osisi ọjọọ na-amị ajọ mkpụrụ. 18 Osisi ọma apụghị ịmị ajọ mkpụrụ, osisi ọjọọ apụghịkwa ịmị ezi mkpụrụ. 19 A na-egbutu osisi ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ ma tụba ya n’ọkụ. 20 Ya mere, unu gāmara ha site na nkpuru-ha. 21 Ọ bughi onye ọ bula nke nāsim, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, gābà n'ala-eze elu-igwe; ma onye nēme ihe Nna M Nke bi n'elu-igwe nāchọ. 22 Ọtụtụ ndị ga-asị m n’ụbọchị ahụ, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụkwa ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, meekwa ọtụtụ ihe ebube n’aha gị?’ 23 M ga-agwakwa ha, sị, Ọ dịghị mgbe m maara gị; sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị na-emebi iwu.” (Matteu 7:17-23)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 10, 2024, at 09:39 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)