Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 17-Understanding Islam -- 048 (Fear for Muslims)
This page in: -- Arabic? -- Bengali -- Cebuano? -- English -- French -- Hausa -- Hindi -- IGBO -- Indonesian -- Kiswahili -- Malayalam -- Russian -- Somali -- Ukrainian? -- Yoruba?

Previous Chapter -- Next Chapter

17. Ịghọta Alakụba
NKEJI ANỌ: ỊGHỌTA IHE MGBOCHI ALAKUBA NA OZIỌMA AHỤ
ISI NKE ITOTO: MGBOCHI NDỊ KRAỊST GA-EMERI-BỊA MGBE NA-EZISARA NDỊ ALAKỤBA OZI ỌMA

9.3. Ụjọ maka ndị Alakụba


Ihe jikọrọ ya na isi okwu gara aga bụ egwu ihe ga-esi na ya pụta na ndị Alakụba. A ga-atụle nke a n’ụzọ miri emi karị n’akụkụ nke ọzọ, ma n’ọtụtụ ebe, ntọghata gaa n’Iso Ụzọ Kraịst, ịgụ Bible, ma ọ bụ ọbụna iso Ndị Kraịst na-enwe mkparịta ụka okpukpe pụrụ ịkpata ajọ nsonaazụ ma ọ̀ bụ n’ụzọ iwu kwadoro (mkpọrọ ma ọ bụ ọnwụ) ma ọ bụ n’etiti ọha mmadụ. Ụfọdụ Ndị Kraịst adịghị achọ ibu ọrụ maka ihe ndị dị otú ahụ. N'ezie, egwu a kwesiri ibu ibu site na mkpa nke ikwusa ozi ọma dika esi akọwapụta ya n'elu, uru nke mmekọrịta anyị na Chineke nke anyị na-ekekọrịta, na ịmara na n'ikpeazụ ọ bụ naanị Chineke na-azọpụta ma ọ bụghị anyị na-atụgharị onye ọzọ.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on February 03, 2024, at 03:50 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)