Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 17-Understanding Islam -- 055 (Spiritual weakness)
This page in: -- Arabic? -- Bengali -- Cebuano? -- English -- French -- Hausa -- Hindi -- IGBO -- Indonesian -- Kiswahili -- Malayalam -- Russian -- Somali -- Ukrainian? -- Yoruba?

Previous Chapter -- Next Chapter

17. Ịghọta Alakụba
NKEJI ANỌ: ỊGHỌTA IHE MGBOCHI ALAKUBA NA OZIỌMA AHỤ
ISI NKE ITOTO: MGBOCHI NDỊ KRAỊST GA-EMERI-BỊA MGBE NA-EZISARA NDỊ ALAKỤBA OZI ỌMA

9.10. Adịghị ike ime mmụọ


Onye na-adịghị ike n’ụzọ ime mmụọ na-etobeghịkwa agaghị ahụ mkpa ọ dị maka ozi-ọma. N’ikwu ya n’ụzọ dị mfe, Onye Kraịst nke na-adịghị nso Onyenwe anyị agaghị ahụ mmekọrịta ya na Chineke bara uru nke ọma iji soro ndị ọzọ kerịta, ma karịsịa ma ọ bụrụ na e nwere ihe ize ndụ n’ụwa.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on February 03, 2024, at 03:58 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)