Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 048 (“The Spirit of Truth whom the world CANNOT receive.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter 18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI
4. “Mmụọ nke Eziokwu nke ụwa na APỤGHỊ ịnata.”Kor'an na-ekwu na Muhammad bịara dịka onye ozi zuru ụwa ọnụ nye mmadụ (Sura Saba' 34:28). Ọ bụrụ otu a, Jizọs anaghị ekwu maka Muhammad n’ihi na o kwuru na ụwa enweghị ike ịnata Onye nkasi obi, Mmụọ nke Eziokwu. |