Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 048 (“The Spirit of Truth whom the world CANNOT receive.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI

4. “Mmụọ nke Eziokwu nke ụwa na APỤGHỊ ịnata.”


Kor'an na-ekwu na Muhammad bịara dịka onye ozi zuru ụwa ọnụ nye mmadụ (Sura Saba' 34:28). Ọ bụrụ otu a, Jizọs anaghị ekwu maka Muhammad n’ihi na o kwuru na ụwa enweghị ike ịnata Onye nkasi obi, Mmụọ nke Eziokwu.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on July 08, 2024, at 02:37 PM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)