Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 051 (“He will be IN you.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter 18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI
7. "Ọ ga-anọ N'IME gị."N’ebe a ka a na-ekwu okwu ọnwụ n’echiche na Muhammad bụ Onye nkasi obi, Mụọ nke Eziokwu. Dị ka mmụọ nsọ dị n'ime Jizọs, otú ahụ ka ọ ga-adịkwa n'ime ndị na-eso ụzọ ya. Okwu Grik ebe a bu “en” nke a putara “n'ime”. N’ihi ya, Jizọs na-ekwu n’ezie “ọ ga-anọkwa n’ime gị.” |