Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 051 (“He will be IN you.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI

7. "Ọ ga-anọ N'IME gị."


N’ebe a ka a na-ekwu okwu ọnwụ n’echiche na Muhammad bụ Onye nkasi obi, Mụọ nke Eziokwu. Dị ka mmụọ nsọ dị n'ime Jizọs, otú ahụ ka ọ ga-adịkwa n'ime ndị na-eso ụzọ ya. Okwu Grik ebe a bu “en” nke a putara “n'ime”. N’ihi ya, Jizọs na-ekwu n’ezie “ọ ga-anọkwa n’ime gị.”

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on July 08, 2024, at 02:44 PM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)