Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 080 (The Parable of the Divine Sower)
Previous Chapter -- Next Chapter 20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
21. Ilu nke Ọgha mkpụrụ“3 O wee gwa ha ọtụtụ ihe n’ilu, sị, ‘Lee, ọgha mkpụrụ pụrụ ịgha mkpụrụ; 4 ma ka ọ na-agha, ụfọdụ mkpụrụ dara n’akụkụ ụzọ, anụ ufe bịakwara rie ha. 5 Ma ndị ọzọ dakwasịrị n’ebe nkume dị elu, ebe ha na-enweghị ọtụtụ ala; ngwa ngwa ha wee pulite, n’ihi na ha enweghị omimi nke ala. 6 Ma mgbe anyanwụ wara, ha rechara; ma n’ihi na ha enweghị mgbọrọgwụ, ha akpọnwụwo. 7 Ndị ọzọ wee daa n’etiti ogwu ahụ, ma ogwu ahụ tolitere ma kpagbuo ha. 8 Ma ndi ọzọ da n'ala di nma, we mi ihe-ubi, otù ọgu ise, ọzọ ọgu atọ, ọzọ kwa orú na iri. 9 Onye nwere ntị, ya nụ.’ ” (Matteu13:3-9) |