Home
Links
Contact
About us
Impressum
Site Map?


Afrikaans
عربي
বাংলা
Dan (Mande)
Bahasa Indones.
Cebuano
Deutsch
English-1
English-2
Español
Français
Hausa/هَوُسَا
עברית
हिन्दी
Igbo
ქართული
Kirundi
Kiswahili
മലയാളം
O‘zbek
Peul
Português
Русский
Soomaaliga
தமிழ்
తెలుగు
Türkçe
Twi
Українська
اردو
Yorùbá
中文



Home (Old)
Content (Old)


Indonesian (Old)
English (Old)
German (Old)
Russian (Old)\\

Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 093 (Beware of Misleading Anyone)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

34. Kpachara anya ka ị na-eduhie onye ọ bụla


5 Onye ọ bụla nke na-anabata otu nwatakịrị dị otú ahụ n’aha m na-anabata m; 6 ma onye ọ bula nke nēme otù nime ndi-ntà ndia ndi kwere na Mu ka ha sụọ ngọngọ, ọ di nma ka akwuba nkume-igwe-nri di arọ́ n'olu-ya, ka miri we mikpuru n'ob͕u-miri nke oké osimiri. 7 Ahụhụ ga-adịrị ụwa n’ihi ọnwụnwa ya nke ime mmehie! N’ihi na ọ bụ ihe a na-apụghị izere ezere na ọnwụnwa ga-abịa; ma ahuhu gādiri nwoke ahu onye ọnwunwa ahu nēsi n'aka-ya bia! 8 Ma ọ buru na aka-gi ma-ọbu ukwu-gi emewo ka i su ngọngọ, b͕upu ya, tufue ya; ọ di gi nma ibà na ndu di ngwurọ ma-ọbu ngwọrọ, kari inwe aka abua ma-ọbu ukwu abua, ka ewe tubà gi n'ọku ebighi-ebi. 9 Ma ọ bụrụ na anya gị eme ka ị sụọ ngọngọ, wepụ ya, tụfuo ya. Ọ kaara gị mma iji otu anya bata na ndụ karịa inwe anya abụọ, tụba gị n'ọkụ ala mmụọ. (Matteu 18:5-9)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 10, 2024, at 08:57 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)