Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 14-Christ and Muhammad -- 007 (The Signs of Muhammad and of Christ)
This page in: -- Cebuano -- English -- German? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Telugu -- Ukrainian -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

14. KRAIST na MUHAMMAD
Nchọpụta Dị Na Koran Banyere Kraist Na Muhammad

6. Ihe ịrịba ama nke Muhammad na nke Kraist


Ndị ụkọchukwu Alakụba na-ekwu na ọrụ ebube ndị Allah nyere Muhammad bụ amaokwu nke kor'an na Suras. Ya mere, ihe ebube nke Muhammad abụghị omume kama ọ bụ okwu.

Kor'an na-agba ama n'aha Jizọs, na-akọwa ọrụ Ya pụrụ iche na ọrụ ịgwọ ọrịa kasịnụ. Kraịst akọchaghị ndị iro ya, ma ọ bụ mee dị ka onye ọchịchị aka ike. O kpughere onwe ya dị ka isi iyi nke obiọma na isi iyi nke ịhụnanya na ebere. Ike nke Chineke sitere na ya site na otutu ihe iriba-ama di ebube nke O mere.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on November 07, 2023, at 05:15 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)