Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 056 (Evidence of its Medieval Origin)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter
18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 6 - Mmalite na isi Mmalite nke Oziọma Banabas
(Ntụle nke akwụkwọ nta Ahmad Deedat: Oziọma Banabas)
ỌMỤMA NKE OZI ỌMA BANABAS
2. Ihe akaebe nke Mmalite Oge Ochie
Anyị na-ahụ ọtụtụ ihe àmà n'Oziọma nke Banabas na e dere ya na mbụ n'oge Emepechabeghị Anya - ọtụtụ narị afọ ka oge Jizọs na Muhammad gasịrị.