Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 040 (A Slave of Allah)
This page in: -- Arabic? -- English -- French -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 4 - AHA NA ÀGWÀ NKE KRAỊST NA KOR'AN

15) Ohu nke Allah (عبد الله)


Amaokwu anọ nke Kor'an na-ekwu na Ọkpara Mary bụ ohu nke Onyenwe ya. Amụma Aịzaya nke Agba Ochie na-enye amara nke eziokwu a ma na-akọwa atụmatụ Chineke kara aka maka Kraịst, bụ́ ohu Ya. Banyere ohu JEHOVA a, Aịzaya dere, sị: 3 “Onye a na-eleda ya anya, ndị mmadụ jụkwara ya, onye na-eru uju na onye maara ihe n’iru uju: dị ka onye mmadụ na-ezochire ihu ya ka a na-eleda ya anya, ma anyị ejighị ya kpọrọ ihe, site kwa n'ihe-otiti-Ya ka a gwọworo ayi: 6 Ayi nile kpafuru akpafu dika aturu: Ayi ewezugawo onwe-ayi, onye ọ bula n'uzọ nke aka ya: ma Jehova emewo ka ajọ omume nke ayi nile tukwasi ya n'isi. (Isaiah 53:3-6) Eyen Meri ama ọsọnọ ntịnnnịm ikọ emi, onyụn ọnọ ntiense abana idemesie ete ke “eyen owo ikedịghe man ẹnam nkpọ, edi man anam nnkpọ, onyụnn ọnọ uwem esie nte ufak ke ibuot ediwak owo.” (Matteu 12:18-21; 20:28)

Ntụ aka nke Kor’an n’ebe Kraịst nọ dị ka ohu nke Allah: Suras al-Nisa' 4:172; -- Maryam 19:30, 93; -- al-Zukhruf 43:59.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 06, 2024, at 06:18 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)