Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 065 (You Cannot Serve God and Riches)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
6. Ị Gaghị Na-efe Chineke na Akụnụba
19 “Unu akpakọbarala onwe unu akụ̀ n’ụwa, ebe nla na nchara na-ebibi, na ebe ndị ohi na-awaba na-ezu ohi. 20 Ma kpakọba onwe-unu àkù n’elu-igwe, ebe nla ma-ọbu nchara nādighi-emebi, na ebe ndi-ori nadighi-awaba ma-ọbu zuo ohi; 21 n'ihi na ebe àkù-gi di, n'ebe ahu ka obi-gi gādi kwa. ... 24 Ọ dighi onye ọ bula puru orù ndi-nwe abua; n'ihi na ma-ọbu na ọ gākpọ otù nime ha asì, hu ibe-ya n'anya, ma-ọbu ọ gārapara otù nime ha, leda ibe-ya anya. Ị pụghị ijere Chineke ozi na mammon (ya bụ akụ).” (Matteu 6:19-21 na 24)