Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 066 (Trust in the Providence of God)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

7. Tukwasi obi n'inye Chineke obi


25 Asim unu, unu echegbula onwe-unu n'ihi ndu-unu, ihe unu geri, ma-ọbu ihe unu gaṅu; ma-ọbụ maka ahụ́ gị, maka ihe ị ga-eyi. Ọ̀ bughi ndu kariri nri, aru adighi-kwa-ra kari uwe? 26 Lenu anu-ufe nke elu-igwe anya, ka ha ghara-agha nkpuru, ha adighi-ewe kwa ihe-ubi, ha adighi-ekpokọta kwa ihe n'ọba, ma Nna-unu nke elu-igwe nāzù ha. Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa ha? 27 Ma ònye n’etiti unu puru itukwasi otù cubit n’ogologo ndu-ya site n’icheb͕u onwe-ya? 28 Ma gini mere unu nēcheb͕u onwe-unu bayere uwe? Lenu ka urodi ọhia si esi eto; ha adịghị adọgbu onwe ha n’ọrụ, ha adịghịkwa atụ ogho, 29 ma a sị m unu na ọbụna Sọlọmọn n’ebube ya nile, eyighị onwe ya dị ka otu n’ime ndị a. 30 Ma ọ buru na Chineke edozi ahihia nke ubi otú a, nke di ndu ta na echi atubà ya n’oké ọku, Ọ gaghi-emere unu otú a kari, unu ndi okwukwe ntà? 31 Ya mere, unu echegbula onwe unu, sị, ‘Gịnị ka anyị ga-eri?’ ma ọ bụ ‘Gịnị ka anyị ga-aṅụ?’ ma ọ bụ ‘Gịnị ka anyị ga-eyiri?’ 32 N’ihi ihe ndị a niile ka ndị mba ọzọ na-achọsi ike; n’ihi na Nna unu nke eluigwe maara na ihe ndị a nile dị unu mkpa.” (Matteu 6:25-32)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 08, 2024, at 03:55 PM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)