Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 074 (The Deceit of Riches)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
15. Aghụghọ Akụ
“23 Jizọs sịrị ndị na-eso ụzọ ya, ‘N’ezie a sị m unu, ọ na-esiri ọgaranya ike ịbanye n’alaeze eluigwe. 24 Ma ana m asị unu ọzọ, Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’alaeze Chineke.’ 25 Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ihe a, o juru ha anya nke ukwuu, ha sị:‘Ònyekwanụ ka a pụrụ ịzọpụta?’ 26 O wee legide ha anya, sị: “N’ebe mmadụ nọ, ihe a agaghị ekwe omume, ma n’ebe Chineke nọ, ihe niile kwere omume.” (Matteu 19:23-26)