Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 077 (The Salt of The Earth and The Light of The World)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

18. Nnu nke Ụwa na Ìhè nke Ụwa


13 Ị bụ nnu nke ụwa; ma ọ buru na nnu adighi ire, àgesi aṅa me ka ọ di nnú ọzọ? Ọ bughi ihe ọ bula ka ọ di nma, ma-ọbughi nání ka madu nātufu ya, zọda ya n'ukwu. 14 Unu onwe-unu bu ìhè nke uwa. Obodo edobere n'elu ugwu, a pụghị izobe. 15 Ma-ọbu madu adighi-amuye oriọna, dọba ya n'okpuru nkata, kama n'elu ihe-idọba-oriọna; ọ nēnye kwa ndi nile nọ n'ulo ìhè. 16 Ka ìhè unu na-enwu n’ihu mmadụ, ka ha wee hụ ezi ọrụ unu, nyekwa Nna unu nke bi n’eluigwe otuto.” (Matteu 5:13-16)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 09, 2024, at 02:54 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)