Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 079 (Whom do You Fear, People or God?)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
20. Ònye ka Ị na-atụ egwu, Ndị mmadụ ma ọ bụ Chineke?
“27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ n’ìhè; ihe unu nānu kwa na nti-gi, kwusa ya n'elu ulo. 28 Ma unu atụla egwu ndị na-egbu arụ, ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ-obi; kama tuanu egwu Onye ahu Nke nwere ike ibibi ma nkpuru-obi ma aru nime ala-mụọ. 29 Ọ̀ bughi otù ọtùtù nza abua ka anere? Ma ọ dighi otù nime ha gada n'ala ma-ọbughi Nna-unu. 30 Ma ọbuná agiri-isi nile nke isi-unu ka aguworo. 31 Ya mere, atula egwu; ị bara uru karịa ọtụtụ nza.” (Matteu 10:27-31)