Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 085 (How Christ Was Content)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
26. Ka Kraist si nwee afọ ojuju
“18 Ma mb͕e Jizos huru ìgwè madu ka ha nọ Ya gburugburu, O nyere iwu ka ha pua n'ofè ọzọ. 19 Otu onye odeakwụkwọ wee bịa sị ya, ‘Onye Ozizi, m ga-eso gị n’ebe ọ bụla ị na-aga.’ 20 Jizọs wee sị ya: ‘Nkịta ọhịa nwere oghere, anụ ufe nke eluigwe nwekwara akwụ́; ma Nwa nke mmadụ enweghị ebe ọ ga-atọgbọ isi ya.” (Matteu 8:18-20)