Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 097 (The Signs of Christ in His Glorious Coming)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
38. Ihe ịrịba ama nke Kraịst na ọbịbịa ya dị ebube
”29 Ozugbo mkpagbu nke ụbọchị ndị ahụ gasịrị, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya, kpakpando ga-esikwa n’eluigwe daa, a ga-emekwa ka ike nke eluigwe maa jijiji, 30 e mesịa, ihe ịrịba ama nke ụwa Nwa nke madu gāputa kwa n'elu-igwe, mb͕e ahu ebo nile nke uwa gēru újú, ha gāhu kwa Nwa nke madu ka Ọ nābia n'igwe-oji nile nke elu-igwe n'ike na ebube uku. 31 Ọ ga-ejikwa nnukwu opi zipụ ndị mmụọ ozi ya, ha ga-esikwa n’ifufe anọ chikọta ndị ọ họpụtara site n’otu nsọtụ elu-igwe ruo n’akụkụ nke ọzọ.” (Matteu 24:29-31)