Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 19-Good News for the Sick -- 050 (The Meaning of Jesus the Messiah’s Death on the Cross and Resurrection)
Previous Chapter -- Next Chapter 19. Ozi ọma maka ndị ọrịa
AKỤKỤ 3 - CHINEKE NA-AGWỌGWỌ TAA
8. ỌNWỤ NA MBILITE N'ỌNWỤ NKE MESAỊA AHỤ: NGWỌTA CHINEKE MAKA MMEHIE NA ỌNWỤ
B. Ihe Ọnwụ Jizọs Mesaịa ahụ Pụtara n’obe na Mbilite N’ọnwụEbe ọ bụ na, n’ezie, nhụjuanya, ọnwụ na mbilite n’ọnwụ nke Jizọs Mezaịa bụ isi n’obi nke ozi Jizọs, Eji m n’aka na ị ga-ekwe ka m kọọrọ gị site n’obi m ihe mere ha ji dị mkpa na ihe ha pụtara nye mụ na ọtụtụ ndị ọzọ. Ka m mee naanị isi ihe ole na ole: |