Home -- Igbo -- 14-Christ and Muhammad -- 022 (Quiz)
This page in: -- Cebuano -- English -- German? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Telugu -- Ukrainian -- Yoruba
14. KRAIST na MUHAMMAD
Nchọpụta Dị Na Koran Banyere Kraist Na Muhammad
AJUJU
Ezigbo Agụ,
ọ bụrụ n’ịmụ akwụkwọ a, ị ga-enwe ike ịza ajụjụ ndị a n’ụzọ dị mfe. Anyị dị njikere izitere gị otu akwụkwọ anyị, n'efu, maka ụgwọ ọrụ maka mbọ gị. Echefukwala ide aha na adres gị zuru ezu na mpempe akwụkwọ ị zara.
- Gịnị ka ndị mkpọrọ jụrụ onye ozi ahụ?
- Olee nsogbu o nwere n’azịza ajụjụ ahụ?
- Kedu ihe dị iche n’etiti ọmụmụ Kraịst na nke Muhammad?
- Olee otu Koran si kwado ezi omume Kraist na nmehie nke Muhammad?
- Ugboro ole ka Koran kwuru n’aha Meri (Meriam)? Kedu ihe kpatara na ekwughi aha nne Muhammad?
- Gịnị kpatara kor'an ji kpọọ Kraịst "Okwu Chineke" ugboro isii, gịnịkwa ka aha a pụtara?
- Gịnị bụ ọdịiche dị n’etiti ihe ịrịba ama nke Muhammad na nke Kraist?
- Gini bu ebube iri nke Kraist ekwutara na Koran?
- Gịnị bụ utu aha ndị na-eso ụzọ Kraịst, bụ́ nke a kpọtụrụ aha na Surah Al Imran?
- Kedụ ihe dị iche na ọnwụ Muhammad na ọnwụ Kraịst, dị ka Koran na Omenala (Hadith) si dị?
- Ebee ka Kraịst nọ taa, dị ka kor'an? Gịnị mere ndị Alakụba niile ji arịọchitere arịrịọ maka Muhammad?
- Gịnị ka “Udo Alakụba” pụtara, gịnịkwa bụ “Udo nke Kraịst”?
- Iwu ahụ ọ nwere ike ịzọpụta ndị na-eso ụzọ ya? Gini kpatara Chukwu ga-eji ziga ndi nile na-ano iwu?
- Onye bụ ezigbo “Ihe ịrịba ama nke Chineke”, n'ihi gịnịkwa ka O ji kwesị inwe utu aha ahụ?
- Olee otú ịghọta okwu ahụ bụ́, “Kraịst bụ ebere Chineke”?
- Olee onye dị umeala n'obi nke ukwuu, ọ̀ bụkwa n'ihi gịnị?
Ziga azịza gị na:
E-Mail: info@grace-and-truth.net
GRACE AND TRUTH
P.O.Box 1806
70708 Fellbach
GERMANY