Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 17-Understanding Islam -- 062 (The law of apostasy)
This page in: -- Arabic? -- Bengali -- Cebuano? -- English -- French -- Hausa -- Hindi -- IGBO -- Indonesian -- Kiswahili -- Malayalam -- Russian -- Somali? -- Ukrainian? -- Yoruba?
Previous Chapter -- Next Chapter 17. Ịghọta Alakụba
NKEJI ANỌ: ỊGHỌTA IHE MGBOCHI ALAKUBA NA OZIỌMA AHỤ
ISI NKE ISI: MGBOCHI MMEKỌRỊTA ỌHA MMADỤ MAKA NDỊ ALAKỤBA IMERIRI MGBE ỊTỤLE ISO ỤZỌ KRAỊST
10.5. Iwu nke ndapụ n’ezi ofufeAlakuba na-akụzi na onye ọ bụla hapụrụ Islam bụ onye sabo na ekwesịrị igbu ya. Ọbụna n’ebe nke a na-emeghị, ezinụlọ ha ga-ajụ onye si n’ezi ofufe dapụ, ma mee ka ihe onwunwe ha, ọrụ, di ma ọ bụ nwunye, ụmụ ha na ihe ndị ọzọ tụfuo ya. N'ihi ya, ha na-eche na ọ dịghị onye nwere ezi uche nke ga-eme ihe a! |