Grace and TruthThis website is under construction ! |
|
Home Afrikaans |
Home -- Igbo -- 21-Supremacy of Light over the Power of Darkness -- 010 (Will Man Remain In Wickedness?)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba
Previous Chapter -- Next Chapter 21. Ihe Kasi Elu Nke Ìhè Gụkwuo Ike Ochichi
Mmadụ Ọ̀ Ga-anọgide n'Ajọ omume?Ọtụtụ ndị ka nọ n’ajọ omume. Onye ọ bula nke neme ihe ọjọ bu onye-nmehie, ọ gaghi-eketa kwa ala-eze Chineke. “Ihe ọjọ ga-egbu ndị ajọ omume, ma ndị na-akpọ onye ezi omume asị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu” (Abụ Ọma 34:21). “JEHOVA, bú Chineke-unu, bu Chineke ekworo, newere ajọ omume nke ndi bu nna leta umu-ntakiri rue ọb͕ọ nke-atọ na nke anọ” (Ọpupu 20:5). “Ka onye nemebi iwu rapu uzọ-ya, ka onye ajọ omume rapu kwa èchìchè-ya nile: ka ọ laghachikute kwa JEHOVA, nyekwa Chineke-ayi, n’ihi na Ọ gab͕aghara nke-uku” (Aisaia 55:7). Ọ bụrụ na Chineke agbaghara, ọ naghị echeta ọzọ. Jizọs Kraịst anwụọla n’ihi mmehie anyị. Ọ sachara mmehie anyị niile wee nye nnwere onwe, mgbapụta site n’ọbara Ọ wụfuru n’elu obe. “Lee Nwa-atụrụ Chineke, Ọbụna tupu ụbọchị ahụ anyị kwekọrịtara na m ga-anwụ, anọ m n’obi Onyenwe m na Onye Nzọpụta m bụ́ Jizọs Kraịst. (Jọn 10:3) Jizọs gbapụtara m ma sachapụ m mmehie niile. |