Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 18-Bible and Qur'an Series -- 047 (“To be with you FOREVER.”)
This page in: -- English -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

18. Kor’an na usoro Baịbụl
AKWỤKWỌ 5 - A buru MUHAMMAD N'AMỤMA na Baịbụl?
(Azịza nye Akwụkwọ nta Ahmed Deedat: Ihe Baịbụl na-ekwu gbasara Muhammad)
C - JIZỌS NA ONYE NKASI OBI

3. "Ịnọnyere gị ruo mgbe EBIGHỊ EBI."


Mgbe Muhammad bịara, ọ nọghị na ndị ya ruo mgbe ebighị ebi, kama ọ nwụrụ na 632 AD na ili ya dị na Medina ebe ozu ya tọrọ ihe karịrị 1300 afọ. Otu o sila dị Jizos kwuru na Onye-nkasị-obi ahụ, otu mgbe ọ bịaworo, agaghị ahapụ ndị na-eso ụzọ ya, kama na ọ ga-anọnyere ha ruo mgbe ebighị ebi.

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on July 08, 2024, at 02:36 PM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)