Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 062 (The Blessings of Marriage)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

3. Ngọzi di na nwunye


27 “Unu anụwo na e kwuru, ‘Akwala iko’; 28 ma asim unu, na onye ọ bula nke nele nwanyi anya ka ọ nagu ya, ya na ya ewerewo kwa iko n'obi-ya ub͕u a.” (Matteu 5:27-28)

5 O wee sị: ‘N’ihi nke a ka nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya wee rapara n’ahụ́ nwunye ya; ha abụọ ga-aghọkwa otu anụ ahụ́’. 6 N’ihi ya, ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ ọzọ. Ya mere, ihe Chineke kekọtara, ka onye ọ bụla ghara ikewapụ.” (Matteu 19:5-6)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 08, 2024, at 03:49 PM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)