Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 092 (The Sign of Jonah)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
33. Ihe ịrịba ama nke Jona
“39 Ọ zara, si ha, ‘Ajọ ọb͕ọ nakwa iko nachọ ihe-iriba-ama; ma ọ dighi ihe-iriba-ama agaghi-enye ya ma-ọbughi ihe-iriba-ama nke Jona, bú onye-amuma; 40 n’ihi na dị nnọọ ka Jona nọrọ ụbọchị atọ na ehihie na abalị n’ime afọ azụ̀, otú ahụ ka Nwa nke mmadụ ga-adị ụbọchị atọ na abalị atọ n’ime ụwa.” (Matteu 12:39-40)