Grace and Truth

This website is under construction !

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 095 (The Lamentation of Christ over Jerusalem)
This page in: -- Arabic? -- English -- French? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Yoruba

Previous Chapter -- Next Chapter

20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?

36. Arịrị nke Kraịst n’elu Jeruselem


37 Jeruselem, Jeruselem, onye na-egbu ndị amụma, na-atụkwa ndị ezigara ya nkume! Ugboro ole ka m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị ọnụ, ka ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n'okpuru nku ya, ma ị chọghị. 38 Lee, a na-ahapụ gị ụlọ gị ka ọ tọgbọrọ n’efu! 39 N’ihi na ana m asị unu, site ugbu a gaa n’ihu, unu agaghị ahụ m ruo mgbe unu sịrị, ‘Onye agọziri agọzi ka Ọ bụ Onye na-abịa n’aha Onyenwe anyị!’” (Matteu 23:37-39)

www.Grace-and-Truth.net

Page last modified on September 10, 2024, at 09:17 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)