Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 088 (Christ Cares For His Servants)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
29. Kraịst na-eche ndị ohu ya echiche
“40 Onye na-anabata unu na-anabatakwa m, onye na-anabatakwa m na-anabatakwa onye zitere m. 41 Onye nānara onye-amuma n'aha onye-amuma ganata ugwọ-ọlu onye-amuma; ma onye nanara onye ezi omume n’aha onye ezi omume gānata ugwọ-ọlu onye ezi omume. 42 Ma onye ọ bụla n’aha onye na-eso ụzọ nke nyere otu n’ime ndị a dị nta ọbụna otu iko mmiri oyi ka ọ ṅụọ, n’ezie a sị m unu na ọ gaghị atụfu ụgwọ ọrụ ya.” (Matteu 10:40-42)