Home -- Igbo -- 20-For Readers of the Qur'an -- 087 (Christ's Prophecy about His Suffering and Resurrection)
Previous Chapter -- Next Chapter
20. Maka ndị na-agụ Akwụkwọ nke Kor'an'
AKWỤKWỌ 6 - Ị MAARA AMAMIHE NKE KRAỊST?
28. Amụma Kraịst gbasara ahụhụ na mbilite n’ọnwụ ya
“17 Mgbe Jizọs na-achọ ịga Jeruselem, ọ kpọrọ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya iche, ma n’ụzọ ọ sịrị ha: 18 ‘Lee, anyị na-agbago Jeruselem; a ga-ewere kwa Nwa nke madu nye n’aka ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ, ha gāma kwa Ya ikpe n’iru ọnwu, 19 we rara Ya nye n’aka ndi mba ọzọ ka ha emò, na ka ha kwa ihe-ipia na kpọgidere Ya n’obe. N’ụbọchị nke atọ ọ ga-ebilikwa.” (Matteu 20:17-19))